Ihe ndị Senetọ si ka e mee maka Ekpa, ọnọdụ nchekwa Ọwụwa Anyanwụ
Ndị Ụlọomeiwu Ukwu Naijiria akatọọla nọrọ n'ụlọ ma kpoo oku ka a kpụlata onye ndu alaka otu Ipob kpọrọ onwe ha 'Autopilot'bụ Simon Ekpa Naijiria ka ọ bịa zara ọnụ ya n'ụlọikpe.
A na-ebo Simon Ekpa bụ nwa afọ Naijiria bi mba Finland ebubo…