Nwunye Onyeisiala Naijiria Chọrọ Njikọ Aka Na Ichekwa Gburugburu
Nwunye onyeisiala Naijiria, Oluremi Tinubu, esonyela ndị nwunye ndị isi ala Afrịka ndị ọzọ iji mesie ike na-emekọ ihe ọnụ maka nkwado gburugburu ebe obibi na ikpochapụ ahaghị nhata nwoke na nwanyị.
Nwunye onyeisiala bụ otu n'ime ndị ọbịa…