“Ọchịchị Onye Kwuo Uche Ya Emeriela” Buhari Kwuru
Onye bụbu onyeisiala, Muhammadu Buhari azaghachila mkpebi nke ụlọikpe na-ahụ maka ntuliaka onye isi ala, kọwara mkpebi ya dị ka mmeri nye ọchịchị onye kwuo uche ya na ndị mmadụ.
Ụlọikpe mkpesa ntuli aka onye isi ala na Wenezde kwadoro…