Ụlọ Omebeiwu Akwadola Arịrịọ Tinubu Maka N500bn Ego Palliatives
Ụlọ ndị omebe iwu akwadola arịrịọ Onyeisiala Bola Tinubu rịọrọ maka narị ijeri naịra ise iji belata mmetụta mwepụ ego enyemaka mmanụ ụgbọala n'ahụ ndị Naijiria.
Ndị Omebeiwu ahụ kwadoro arịrịọ ahụ ka ha nwetasịrị akwụkwọ iwu maka mgbanwe…