Ndị akaebe hụrụ etu mgbọ ndị NSCDC si tụgbuo nwa ọhụrụ n’Owerri – Ndị Uweojii
Akụkọ fesara etu mgbọ egbe si tụgbuo otu nwa ọhụrụ ebe ụfọdụ na-ekwukwa na mgbọ tụguru nne nwaanyị mụrụ nwa ọhụrụ ahụ oge ha kwụ n'okporoụzọ na-eche ụgbọala ha ga-abanye.
Oge onye ntaakụkọ anyị jụrụ ndị uweojii Imo Steeti gbasara akụkọ…