Isiokwu Asagba nke Asaba eze nke steeti delta etoola onyeisiala Tinubu. Chigo Mar 21, 2025 0 Asagba nke Asaba eze nke steeti delta etoola onyeisiala Tinubu.
Isiokwu Iru uju nwamadi Doyin Okupe lara mmuo:Onyeisiala Tinubu. Chigo Mar 7, 2025 0 Iru uju nwamadi Doyin Okupe lara mmuo:Onyeisiala Tinubu.
Afịrịka Nguema ekwuola na ya ga-azọ ọkwa onyeisiala mba Gabọn CHIDI IGWE Mar 5, 2025 0 Onyeagha na-achị mba Gabọn bụ General Brice Oligui Nguema ekwuputala mmasị o nwere ịzọ ọkwa onyeisiala mba ahụ na ntuliaka a ga-ahazi n’ọnwa na-abịa abịa. Nguema weghaara ọchịchị n’afọ 2023 oge ndịagha chụpụrụ ezinaụlọ Bongo n’ọkwa. O…
Azụmahịa Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu emeela ka iwu ụtụ isi nke o meziri dị na mmasị ndị ala Naijiria. Chigo Dec 5, 2024 0 Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu emeela ka iwu ụtụ isi nke o meziri dị na mmasị ndị ala Naijiria.
Isiokwu Onye isi ala Bola Tinubu laghachiri Abuja. Chigo Dec 5, 2024 0 Njem ofesi:Onye isi ala Bola Tinubu laghachiri Abuja.
Azụmahịa Ibelata oke ọnụ ụgbọ njem:Onyeisiala Tinubu. Chigo Mar 1, 2024 0 Ibelata oke ọnụ ụgbọ njem:Onyeisiala Tinubu.
Isiokwu Mọnde, ụbọchị mbu nke Jenụwarị 2024,Onye isi ala Bola Ahmed ga-agwa ndị Naijiria okwu. Chigo Dec 31, 2023 0 Mọnde, ụbọchị mbu nke Jenụwarị 2024,Onye isi ala Bola Ahmed ga-agwa ndị Naijiria okwu.
Isiokwu Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu kelere Ndị Otu Kraịst maka emume ekeresimesi. Chigo Dec 24, 2023 0 Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu kelere Ndị Otu Kraịst maka emume ekeresimesi.
Isiokwu Onye isi ala Tinubu toro Prọfesọ Uchegbu. Chigo Dec 18, 2023 0 Onye isi ala Tinubu toro Prọfesọ Uchegbu.
Azụmahịa Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu:ibupụta ụgbọ ala eletrik na Naijiria. Chigo Dec 3, 2023 0 Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu ewepụtala usoro ọhụụ maka ibupụta ụgbọ ala eletrik di otu naari na Naijiria.