Moro aburula Senate Minority Leader,ebe Ngwu nke Enugu bu Minority Whip
Sinetọ Abba Moro nke People's Democratic Party (PDP) nke si Benue steeti apụtala dịka onye ndu ọhụrụ nta nke ụlọomeiwu Naijiria.
N'otu aka ahụ, Sinetọ Osita Ngwu nke PDP na-anọchite anya Enugu West Senatorial District bụkwa onye a…