Take a fresh look at your lifestyle.
Browsing Tag

nwa

Ndị na-eme ihe na-akpọ oku maka nchekwa nwa Afrika.

Ndị na-ahụ maka mmepe ụmụaka, agbaala ndị nne na nna na ndị nlekọta ume ka ha gbasie mbọ ike n'ichebe nwa Afrika ọ bụla site n'ịhụ na agụmakwụkwọ gbasara omume na-emerụ ahụ na mmegbu ndị nwere ike imebi ọdịmma ha ugbu a ma ọ bụ n'ọdịnihu.

Austin  Judy mụụrụ Yul Edochie nwa

Yul Edochie na-eme ejije Nollywood depụtara n'akara soshal midia ya. Ọ depụtara ka ụwa bia hụrụ akataka nwa nwoke nwunye ya nke abụọ aha ya bụ Judy Austin mụrụ ya. O kwuru na aha nwa ahụ bụ STAR DIKE MUNACHIMSO YUL - EDOCHIE.