Ọchịchịrị nwereike ịgba na Naịjirịa maka abụbụọrụ ndị NLC
Ọchịchịrị nwereike ịgba na Naịjirịa dịka ndị ọrụ ọkụ latrik na-akwado ịgba abụbụọrụ n’ụbọchị Wenezde abali asaa nke onwa Mee, 2023.
Otu a kpọrọ ‘National Union of Electricity Employees (NUEE)’ enyela ndị otu ha iwu ka ha kwụsị inye ọkụ…