Ụlọọrụ mba Amerịka na Naịjirịa bụ ‘US mission in Nigeria’ ezipụta ozi ihe ndị ha ji anya ha hụ n’oge ntuliaka ọkwa gọvanọ nakwa nke ndị ụlọomeiwu steeti Naịjirịa.
Ozi nke pụtara n’ụbọchị Tuzde kwuru
“Mba Amerịka nọ n’ụjọ etu mwakpo,…
Ozi si n’aka ndị uweojii Kano steeti na-ekwu na ha anwụchiela ọtụtụ ndị omekome nwara iwakpo akụkụ ụfọdụ e mere ntuliaka na steeti ahụ n’ụbọchị Satọdee.
Nke a bụ n’oge ntuliaka ọkwa gọvanọ na ndị ụlọomeiwu steeti.
Ozi ha kwukwara na…
Inec akpọpụtala aha otu ndọrọndọrọ PDP dịka ndị nwetere mmeri na Oyo steeti.
Nke a pụtara na Seyi Makinde zọọrọ patị ahụ ọkwa gọvanọ ga-achịkwa steeti ahụ ọzọ n'afọ anọ na-abịa abịa.
Lee etu e siri tụọ vootu na steeti ahụ:
Accord:…
Ụlọọrụ ebuso mpụ na nrụrụaka agha na Naịjirịa bụ Economic and Financial Crimes Commission (EFCC) kwuru na ha nwụchịrị mmadụ iri isii na ise n’ụbọchị Satọdee oge e mere ntuliaka ọkwa gọvanọ na ndị ụlọomeiwu steeti na Naịjirịa.
Ha kwuru na…
Onye zọrọ ọkwa onyeisiala n'otu 'Labour Party' bụ Peter Obi ekwpụtala mwute ya maka ndị mmadụ tụfuru ndụ ha nakwa ndị merụrụ ahụ na ntuliaka ọkwa gọvanọ na ndị omeiwu steeti e mere na mpaghara naịjirịa dị icheiche n'ụbọchị Satọde,abali iri…
Onyeisi ndị uweojii na Legọs Steeti bụ Idowu Owohunwa ekwuola na ọgbaaghara mere n'ebe dị icheiche na steeti ahụ ebughị ibu dịka o si efesa na soshal midia.
O kwuru nke a na mkparịtaụka ya na ndị ntaakụkọ Channels TV n'abalị ụbọchị…
Dịka Inec kagburu ntuliaka n'akụkụ mpaghara VGC na Legọs n'ihi ọgbaghara dapụtara ebe ahụ n'etiti ndị ọrụ ha na ndị bi ebe ahụ, a malitela n'ebe ahụ ugbua.
Ndị bi ebe ahụ pụtara n'oge dịka a malitere ntuliaka n'ebe elekere itoolu nke…
Ụlọ ọrụ Independent National Electoral Commission (INEC) na-ekwu na ha ga-amalite ịchịkọta rịzọlt maka ntuliaka gọvanọ na steeti iri abụọ na asatọ ebe mmadụ 837 nọchiri anya pati ndọrọ ndọrọ ọchịchị iri na asatọ.…
Ndị ọrụ Inec gbara ọsọ gbabaa otu ụlọ nọ nso ebe ahụ
Lee ka ndị ọrụ Inec siri zoo onwe ha n’ime ụlọ dị n’akụkụ ọgbọ ntuliaka nke Jaoji Model na Kaduna oge ndị omekome wakporo ndị pụtara ịtụ vootu ha.
Ndị omekome bụcha ngwa ọgụ pụtara…