Inec akpọpụtala aha otu ndọrọndọrọ PDP dịka ndị nwetere mmeri na Oyo steeti.
Nke a pụtara na Seyi Makinde zọọrọ patị ahụ ọkwa gọvanọ ga-achịkwa steeti ahụ ọzọ n’afọ anọ na-abịa abịa.
Lee etu e siri tụọ vootu na steeti ahụ:
Accord: 961
APC: 8,257
LP: 83
PDP: 17,693
Vootu ziri ezi: 27,492
Vootu ndị anabataghị: 457
Nchịkọta Vootu: 27,949
Leave a Reply