Onyeisiala akọlitela ọkanmụta Simbine dika onye Director-General nke NISER
Prezidenti Muhammadu Buhari akpolitela Professor Antonia Taiye Simbine dika nwanyi mbu ga abu Direckto-General nke ụlọ ọrụ Nigerian Institute of Social and Economic Research (NISER)malite n’abali mbụ nke ọnwa June afọ 2022.
!-->!-->!-->…