Ndị Uwe Ojii Nwetara Otuto Maka Ịzọpụta Ndị A Tọọrọ
A jaara ndị uweojii Naịjirịa mma maka ịzọpụta mmadụ asatọ a tọọrọ na steeti Cross River dị na ndịda ugwu Naịjirịa.
Gọvanọ steeti ahụ bụ Ọkammụta Ben Ayade kelere ndị uwe ojii Naịjirịa ngalaba nke Cross River maka ịnapụta mmadụ asatọ…