Ndị uweojii ekwuola ihe mere ha jiri nwuchie Onyeisioche Labour Party
Ndị uweojii ekwuola ihe mere ha jiri nwuchie Onyeisioche Labour Party bụ Julius Abure na Benin, Isiobodo Edo Steeti.
Ọnụ na-ekwuru ngalaba ndị uweojii Zone 5 bụ Tijani Momoh gwara ndị ntaakụkọ na ha nwuchiri Abure maka ebubo dị iche iche.…