Nrụgharị Ụlọ Ọgbakọ Omebeiwu Na-aga N’iru
Ụlọ ọrụ ngo na-arụzigharị ụlọ ọgbakọ omebe iwu nke obodo Naijiria ekwela nkwa ịrụzigharị ụlọ omebe iwu nke ukwu na nke nta dịka e mere atụmatụ.
Injinia ọrụ ngo nke ụlọ ọrụ na-ewu ụlọ, Tajudeen Olanipekun nyere mmesi obi ike mgbe ọ…