Kọmịshọn Ekwela Nkwa Ọnụọgụgụ Mmadụ Kwesịrị Ntụkwasị Obi.
Onye isi oche Kọmịshọn na-ahụ maka ọnụọgụgụ mmadụ na Naijiria (National Population Commission, NPC), bụ Nasir Kwarra ekwela ụmụ amaala nkwa na ọnụ ọgụgụ nke afọ a ga-abụ nke doro anya ma na-enweghị wuru wuru.
Onye isi oche NPC, bụ onye…