Ndị Agha Anwụchiela Ndị Na-emebi Okporo Ụgbọ Oloko Na steeti Nasarawa
Ndị agha nke 4 Special Forces, Doma na Nasarawa Steeti , ejidela mmadụ iri na abụọ a na-enyo enyo na ọ bụ ndị na-emebi okporo ụzọ ụgbọ oloko na Angwan Yara, kansụl ime obodo Keana nke steeti ahụ.
Onye na-esote onye isi na-ahụ maka mgbasa…