Onyeisiala China,Xi kwuru na China dị njikere ime ka mmekọrịta ya na Pakistan sikwuo ike.China bụ nnukwu ebumnobi maka mmekọ na itinye ego na Pakistan.
. Gọọmenti etiti ekwuola na ọ ga-aga n'ihu na-emepụta ọnọdụ dị mma maka mmepe ọrụ ugbo na mpaghara ngwa ahịa.
Odeakwụkwọ na-adịgide adịgide, Federal Ministry of Industry, Trade and Investment, Dr Evelyn Ngige, kwuru nke a na mmalite ọrụ!-->!-->!-->…
Ụlọ ọrụ Federal Capital Territory Emergency Management Agency, (FEMA), kpọrọ oku ka ha na Federal Capital Development Authority, (FCDA) na-emekọ ihe ọnụ iji dozie idei mmiri na FCT.
Onye isi ụlọ ọrụ FEMA, Abbas Idriss kpọrọ oku a!-->!-->!-->!-->!-->…