Take a fresh look at your lifestyle.

Kano  na-ekwu na ha ekpebigo imepe ụlọ ọrụ ọgwụgwọ ọrịa kansa.

Jack Acheme, Kano dere ya na bekee.

0 541

 

 

Gọọmenti Steeti  Kano  na-ekwu na ha ekpebigo imepe ụlọ ọrụ ọgwụgwọ ọrịa kansa nke Muhammdu Buhari arụpụtara ọhụrụ n’ọnwa Ọktoba 2022.

Kọmishọna na-ahụ maka ahụike na steeti ahụ, Dọkịnta Aminu Tsanyawa, mere ka a mara nke a n’ụbọchị ụka na kano mgbe ọ na-agwa ndị nta akụkọ okwu gbasara ihe ndị na-eme iji gosi mmalite nke izu ike ahụike Kano.

Tsanyawa kwuru, “Centre ahụ nke emechara ma kwado ya nke ọma, ga-adọta ndị njem nlegharị anya ahụike n’ofe mpaghara Africa na karịa.”

O kwuru na e mere izu ahụ ahụike Kano ka ọ gosipụta ọrụ gọọmentị Gov. Abdullahi Ganduje nwetara na ngalaba ahụ.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *