Onyeisiala Tinubu Enyela Mahadum Federal University of Education Aha Ọhụrụ
Onyeisiala Bola Ahmed Tinubu agbanweela aha Mahadum Federal University of Education dị na Kano ka ọ bụrụ Yusuf Maitama Sule Federal University of Education.
Ụlọ mmụta ahụ bụ otu n'ime mahadum asaa pụrụ iche nke agụmakwụkwọ n'okpuru…