Gburugburu Adịghị Ọcha : Mahadum Steeti Kano Akpọchiela Ụlọ Obibi Ụmụ Akwụkwọ
Ndị ọchịchị mahadum Kano nke a makwaara dị ka Aliko Dangote University of Science and Technology Wudil ekwuola na ọ bụ gburugburu adịghị ocha bụ ihe mere ha ji kpọchie block E nke ụlọ obibi ụmụ akwụkwọ ndị nwanyị nke ụlọ akwụkwọ ahụ, iji…