Steeti Kano Ekwela Nkwa Ịlụso Ọrịa Polio Ọgụ
Gọọmenti Kano steeti ekwupụtala nkwa ya n'ịkwado ọgụ a na-ebuso ọrịa polio na-apụta na steeti ụfọdụ na Naịjirịa.
Gọvanọ steeti ahụ bụ Alhaji Abba Kabir Yusuf kwere nkwa a n'oge mmalite nke mmemme ịgba ọgwụ mgbochi ọrịa Polio na Gabasawa…