Onye Egwuregwu Uganda Eturula Ugo World Half Marathon Ugboro Abụọ
Onye egwuregwu mba Uganda bụ Jacob Kiplimo eturula ugo Word Half Marathon nke ugboro abuo na Sọnde, wee gbaa ọsọ dị egwu ruo nkeji iri ise na asaa na sekọnd iri abụọ na Lisbon, mba Portugal.
Onye egwuregwu ahụ dị afọ iri abụọ na ise…