Onye ndu Naijiria kelere ndị agha, kwe nkwa nkwado ọzọ
Onyeisiala Muhammadu Buhari kwuru na gọọmentị Naịjirịa ga-aga n'ihu na-agba ndị agha ume ka ha wee kwalite ọrụ ha.O kwere nkwa a n'Abuja n'abalị Tuzdee na nri abalị Regimental nke ndị agha haziri iji kwanyere ya ugwu ka oge ọchịchị ya…