Ụlọ Ọrụ Nchekwa Iwu Okporo Ụzọ Ga-Ewulite Ngalaba Area Command N’ime Anambra
Onye isi oche ọchịchị nchere oge nke okpuru ọchịchị IdemilI North n'ime steeti Anambra, Maazị Chuks Igboanua, etoola ndị ọrụ nchekwa iwu okporo ụzọ bụ Federal Road Safety Corps (FRSC), maka mkpebi iwulite otu n'ime ụlọ ọrụ ha na mpaghara…