Ndị Isi Ọrụ Nchekwa Ọhụrụ: Onyeisiala Tinubu Edegarala Ụlọ Ndị Nnọchiteanya Akwụkwọ.
Onyeisiala Naijiria, Bola Ahmed Tinubu edegarala ụlọ ọgbakọ omebe iwu akwụkwọ maka nhọpụta nke ndị isi ọrụ nchekwa ọhụrụ na mba ahụ.
Ọkaokwu nke nzukọ ahu, Honorable Tajudeen Abbas gụpụtara akwụkwọ ozi a n'ala ụlọ nzukọ ahụ.
Akwụkwọ…