Kọmitii Ụlọ Omeiwu Ga-Enyocha Anaghị Akwụnye Ego Ezumike Nka nke FCT
Ndị kọmitii ụlọ omebe iwu na-ahụ maka Federal Capital Territory (FCT) Area Councils and Ancillary Matters ekwupụtala atụmatụ ha inyocha enweghị ike nke kansụl mpaghara isii ahụ inyefe Area Council Staff Pension Board ego ezumike nka.
E…