Gọvanọ Legọs steeti Kelere Ndị Ndu Ndị Omebeiwu
Gọvanọ Legọs steeti bụ Maazị Babajide Sanwo-Olu kelere onye bụbu Mịnịsta Naịja Delta na onye bụbu Gọvanọ Akwa Ibom steeti bụ Sinetọ Godswill Akpabio maka nhọpụta o mere onyeisi ụlọomeiwu nke iri.
Gọvanọ Sanwo-Olu na-ezipụkwa ozi ekele ya…