Ihe Mberede Ụgbọ Oloko: Onye Ndu Naijiria Etiela India Aka N’Obi
Onyeisiala Bola Tinubu ezipụla gọọmentị na ndị mba India ozi ekele maka ọtụtụ ihe mberede ụgbọ oloko mere na mba ahụ nke gburu ihe karịrị ndị njem narị abụọ na iri asatọ.
Ihe mberede a metụtara ụgbọ oloko ndị njem abụọ na ụgbọ oloko ngwa…