Trade Union Congress Akatọọla Mwepụ Ego Enyemaka Mmanụ Ụgbọala
Ndị otu Trade Union Congress of Nigeria (TUC), na-ekwu na ọ bụ ihe anabataghị, iwepụ na mberede, ego enyemaka na mmanụ ụgbọala nke gọọmentị Naịjirịa mere ma gwa gọọmentị ka ọ laghachite n'ọnọdụ ọ dị.
Tupu onye isi ala Naijiria, Bola…