Onyeisiala Buhari Ga-Eme Mgbasa Ozi Ikpeazụ Ụbọchị Sọnde
Onyeisiala Muhammadu Buhari ga-anọ n'abalị iri abụọ na asatọ nke ọnwa Mee, gbasaala ndị Naijiria ozi ikpeazụ ya.
Onye ndụmọdụ pụrụiche nye Onye isi ala na mgbasa ozi, Maazị Femi Adesina, n'ozi na Satọde n'Abuja, kwuru na mgbasa ozi…