Onye Ndọrọndọrọ Ọchịchị SDP Akwadola Mgbanwe Iwu Ntuliaka
Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị nakwa onye ji ọkọlọtọ SDP were zọọ ọkwa onyeisiala Naijiria n'afọ 2023 bụ Prince Adewole Adebayo, kwuru na ya "na-akwado ndị Naịjirịa" na mgbanwe iwu ntuliaka.
Prince Adebayo kwuru na ọ bụrụ na ndị Naịjirịa emee…