Ekwenyerem Itufu Ndụ M Karịa Ịda Ada – Peter Obi
Onye ji aha Labour Party (LP) azọ ọkwa onyeisiala bụ Maazị Peter Obi ekwuola na ya ga-aga n'ihu ịchụ ndụ ya n'aja karịa ịda ada n'ọrụ dịka onyeisiala Naijiria.
Mazị Obi bụ onye ọbịa n'ọgbakọ Editors Forum na Lagos kwuru na ọ dịla njikere…