INEC Achọpụtabeghị Ọnụọgụ PVC Gbara Ọkụ N’ụlọ Ọrụ Ya N’Ebonyi
Ụlọ ọrụ ntụliaka ọchịchị, bụ Independent Electoral Commission (INEC), na-ekwu na ọ ka ga-amata ọnụ ọgụgụ kaadị ntụliaka (PVC) nke ebibiri n'ụlọ ọrụ ya dị n'Iboko, isi obodo kansul Izzi nke steeti Ebonyi.
Ozi nke onye kọmishọna na-ahụ…