Ọkammụta Aisha Azụọla Ndị Nkuzi Sayensị Kọmpụta Nke Naijiria
Onye Ọkammụta sayensị kọmputa, Mahadum Louisiana State, USA, Aisha Gombe ekwupụtala njikere inyeghachi obodo ya site na nka na agụmakwụkwọ site na imetụta ụkpụrụ nkuzi sayensị Kọmputa na mahadum Nigeria iji mezuo ụkpụrụ ụwa.
Prọfesọ…