Browsing Tag
cameroon
Cameroon na-eme emume na ha agbala afọ iri ise na otu.
Cameroon na-eme emume na ha agbala afọ iri ise na otu.
Iko mba ụwa 2022: Switzerland meriri Cameroon na asọmpi .
Iko mba ụwa 2022: Switzerland meriri Cameroon na asọmpi .
Prezidenti Macron awuchiela mba Cameroon
Onyeisiala mba France bụ, Emmanuel Macron awuchiela mba Cameroon na njem mba atọ na mpaghara Western Africa.
Nkea bụ nke mbu Macron na eme njem kamgbe oweghara ọchichi nke ugboro abụọ,njema bu iji meek a enwe ezi mmekọrita na etiti mba…
Cameroon: Mweghachi nke ọgbụgbọ ọgbụgbọ gburu mmadụ 154.
Mweghachi nke ọgbụgbọ ọgbụgbọ egbuola mmadụ 154 kemgbe Ọktoba 2021 na Cameroon, ebe akọpụtala ihe karịrị ọrịa 8,200, UN kwuru.
Ruo na njedebe nke May, "Mịnịstrị na-ahụ maka ahụike edekọla ikpe 8,241 na ọnwụ 154 na mba ahụ," dị ka!-->!-->!-->!-->!-->…
Ndi nnupuisi mba Cameroon atọrọla otu sinetọ 
Otu onye sinatọ nke otu pati n’achiachi n’mba Cameroon ka atọrọ na mpaghara ndi n’asụ bekee bụ ndi ji aka kewapu onwe ha,ka osi siri kwuo.
Elizabeth Regina Mundi ka atoro n’ubochi Satoode yana onye okwu ugboala ya na mpaghara!-->!-->!-->…