Ihe karịrị nde mmadụ iri itoolu na atọ na-atụ vootu na Naijiria na-ahọpụta ndị Gọvanọ na ndị omebe iwu steeti ọhụrụ n'ụbọchị Satọdee abalị iri na asatọ nke ọnwa Maachị hazigharịrị ntuliaka.…
Ụlọikpe mkpesa dị n'Abuja ga-anọ taa bụ Wenezde kpebie ma ha a ga-enye ụlọọrụ 'Independent National Electoral Commission' (Inec) ikike ịga n'ihu hichapụ ihe niile dị n'igwe Bimodal Voter Accreditation System, iji were ya rụọ ọrụ n'ụbọchị…
Ngalaba nhazi ntuliaka na Naịjirịa bụ 'Independent National Electoral Commission' (Inec) ekwela nkwa na ọdachi niile e nwere na ntuliaka onyeisiala n'abali iri abuo na ise nke ọnwa Febrụwarị agaghị adịkwa na ntuliaka nke ọkwa Gọvanọ a…
Gọvanọ Nyesom Wike nke Rivers Steeti enweghi ike tụọ vootu n’ihia na akụrụngwa BIVAS enweghi ike wepụtanwu njirimaara ya.
Wọodụ ebe Wike kwesịrị ịtụ vootu bụ na wọọdụ 7 unit 9 dị na Rumuekpirikom, Obio Akpor dị na Rivers Steeti.
Ndị…
Dịka ntuliaka na-abịa n'abalị ole na ole, igwe mmadụ na-akwado ịga binyere onye masịrị ha aka.
Mana ị ma etu e si agụkọ vootu ndị atụrụ atụ iji họpụta onye meriri?
Ozugbo emechiri ntuliaka, a gụọ vootu n'ihu mmadụ niile tụrụ vootu…