Naijiria na Brazil na-ewusi mmekọrịta dị n’etiti obodo ike
Naijiria na Brazil ekwupụtala mmasị n'ịkwalite mmekọrịta dị n'etiti mba abụọ na-adịbu iji kwalite uto akụ na ụba nke mba abụọ ahụ. Nke a, mba abụọ ahụ kwuru na ha ga-enweta site n'itinye aka n'akụkụ ndị nwere uru atụnyere
Ekwuputara nke…