Bọọlụ aka: Naịjirịa ewepụtala aha mmadu iri na isii maka iko mba Afrịka
Onye isi nkuzi ndị otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwoke Naịjirịa bụ Rafiu Salami ekwupụtala ndị otu ikpeazụ ya nwere mmadụ iri na isii maka asọmpi iko mba Afrịka na-abịa na Cairo, Egypt.
Ndepụta a nwere ndị nche goolu atọ, ndị na-agbachitere…