ỌNWỤ PAUL UNONGO: IHE ỌGHỌM NKE MGBAGO UGWU NA NAIJIRIA.
Wantaregh Paul Unongo, onye bụbu ọchịọra nke Northern Elders Forum onye nọchikwara anya Amb. Yusuf Maitama Sule, Danmasanin Kano, nwụrụ na Tuzdee, abalị nke 29 ọnwa Nọvemba, 2022 na Jos, n'ihi ọrịa ogologo oge. Ọgbara afọ iri asatọ na asaa.…