Ụkọchukwu Alia Emeriela Na Ntụliaka Mmegharị
Kọmitii na-ahụ maka ntuliaka mmegharị maka ọkwa gọvanọ nke All Progressives Congress (APC), na steeti Benue, ekwupụtala Ụkọchukwu Hyacinth Alia dịka onye meriri na mmegharị ahụ e mere na mpaghara ọchịchị ime obodo iri na otu nke steeti ahụ.…