Take a fresh look at your lifestyle.
Browsing Tag

ahuike

Nsogbu dị n’inye nwata ọgwụ ụkwara

Dọkịnta Aggarwal kwuru na ọgwụ nwereike ime ka nwata na-arahụ ụra karaịa etu o kwesịrị. Lee nkọwa ndị ọzọ o nyere: "Mgbe nke a mere, ọ bụrụ na e nwere ihe tọrọ n'akpịrị ya, ihe ahụ agaghị enweike ịpụta n'ihi na nwata ahụ ga na-arahụ…

Ọrịa mmekọ ị ga-ebuteli site n’ọnụ

Ọtụtụ mgbe ndị mmadụ nụ maka ọrịa mmekọ nwoke na nwaanyị a na-eche na ọ bụ naanị mgbe ihe nwoke jiri bụrụ nwoke metụtara nke nwaanyị. Mana ndị ọrụ ahụike ekwuola ugboro ugboro na mmadụ nwereike ibute ọtụtụ ọrịa site n’ịmị ọnụ maọbụ iji…