Take a fresh look at your lifestyle.

A gbara ndị mgbasa ozi ume ka ha mee ka ndị Naijiria ghọtakwuo gbasara mkpuchi ahụike.

Gloria Essien, Abuja dere ya na bekee.

0 365

A gbara ndị mgbasa ozi ume ka ha mee ka ndị Naijiria ghọtakwuo gbasara mkpuchi ahụik

 

A dụrụ ndị mgbasa ozi Naijiria ọdụ ka ha kuziere ọha na eze gbasara iwu mkpuchi ahụike nke bụ“insurance” na bekee.

Onye isi oche nke National Health Insurance Authority, Prọfesọ Muhammed Sambo nyere ndụmọdụ na ụlọ ọrụ mgbasa ozi mgbe niile, na Abuja.

Prọfesọ Sambo kwuru na “site n’ịbanye n’ime iwu nke Iwu Inshọransị Ahụike , bụ nke mere ka mkpuchi ahụike bụrụ iwu, ọ dị mkpa ka ụlọ ọrụ mgbasa ozi gbasie ike na agụmakwụkwọ ndị mmadụ.”

 

“Site na mgbe  Onyeisi tinyere mkpịsịodee na akwụkwọ, mkpuchi ahụike ghọrọ iwu. NHIA n’ofe na enye ndị nwere ikike ịhụ na ndị Naijiria niile na ndị bi na ya  bụ ndi ji ikikere kwesiri ekwesi  nwere mkpuchi ahụike.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *