Browsing Category
Mba ụwa
Zelenskiy Erutela Hiroshima Nke Japan Maka Nzukọ G7
Onyeisiala Volodymyr Zelenskiy rutere n'obodo Hiroshima nke Japan na Satọde iji zute ndị isi nke ọchịchị onye kwuo uche ya kacha baa ọgaranya n'ụwa ma na-akwado nkwado maka nchebe megide mwakpo Russia na mba ya.
Ọnụnọ Zelenskiy na nnọkọ…
UK: Ahọpụtala onye isi kọmishọna ọhụrụ maka Naijiria.
UK: Ahọpụtala onye isi kọmishọna ọhụrụ maka Naijiria.
Ọrịa Parkinson na-emetụta ihe karịrị nde iri mmadu n’ụwa niile
Otu na-abụghị nke gọọmentị, Adewunmi Desalu Parkinson's Foundation ekwuola na ọrịa Parkinson na-emetụta ihe karịrị nde iri mmadụ, n'ụwa niile.
Ụlọ ọrụ ahụ kwuru nke a n'oge mbipụta mbụ nke ọrịa Parkinson Symposium iji mee ncheta ụbọchị…
WHO dọrọ aka ná ntị megide echiche ọjọọ, ozi na-ezighi ezi na iji AI na ahụike
Otu ahuike mba uwa nyere ịdọ aka ná ntị n'ubochi Tuuzde maka iji ọgụgụ isi mmadụ (AI) maka ahụike ọha. Data nke AI na-eji ruo mkpebi, ha kwuru na ọ nwere ike bụrụ nke…
Otu ọnwa kamgbe agha malitere na mba Sudan
Taa bụ ụbọchị iri ise nke ọnwa Mee 2023 ka o mere otu ọnwa kamgbe ọgụ malitere na mba Sudan, dịka otu ndị agha abụọ na mba ahụ na-ebuso onwe ha agha.
Khartoum, isi obodo Sudan bụzi ebe agha kuriri, ụlọ ogbunigwe gbariri, okporoụzọ tọgbọ…
Etu ntuliaka ọkwa onyeisiala si aga na mba Turkey
Ndị mba Turkey na-esonye na ntuliaka ugbua iji kpebie ma Recep Tayyip Erdogan ọ ga-aga n'ihu ịbụ onyeisiala mba ahụ kamgbe afọ iri abuo ọ malitere ọchịchị ya.
Onye ya na Erdogan na-azọ ọkwa onyeisiala bụ Kemal Kilicdaroglu ekwela nkwa…
Oke ikuku na mmiri ozuzo emebiela mpaghara ụfọdụ na Myanmar, Bangladesh
Nnukwu ikuku akụriela mpaghara ndị dị n'akụkụ osimiri na mba Bangladesh nakwa Myanmar n’ubochi Sọnde.
Ọdachi a akpọrọ 'Cyclone Mocha' bu oke mmiri ozuzo nakwa ikuku ike bụkwa nke a na-eche na ọ ga-akpata nnukwu ideimmiri.
A na-atụ…
.Briten bu ụzọ bute Ukraine na ngwa ọgụ dị ogologo nke ụgbọ mmiri.
.Briten bu ụzọ bute Ukraine na ngwa ọgụ dị ogologo nke ụgbọ mmiri.
Iko Mbaụwa: Otu egwu Flying Eagles na ndị isi ha na-aga Argentina
Ndị na-egwu egwuregwu na ndị isi ndị otu egwuregwu bọọlụ Naijiria nke U20, Flying Eagles, ahapụla obodo ahụ gaa Argentina maka asọmpi iko mba ụwa nke 2023 FIFA U-20.…