Browsing Category
Mba ụwa
Oke ide mmiri egbuola ọtụtụ mmadu n’mba Philippine
Ndi n’ekwuru mba Philippine emela ka amata na ihe kariri mmadu iri ise na asato anwụọla dika mbuze na oke ide mmiri wakpuru mpaghara eastern nakwa southern coasts nke mba a.Nkea mere n’ụbọchi ụka,oke ifufe ruru 65 kilometres (40 miles)otu!-->…
Eya Guezguez nke mba Tunisia anwụọla ka ụgbọ ya kpuru
Onye okwu ụgbọ mba Tunisia bụ, Eya Guezguez,bụ onye soro na ihe egwuriegwu Tokyo Olympics n’afọ gara aga,anwụọla na dika ọgbara afọ iri na asaa nwuru ka ụgbọ oji akwado kpuru ya na ejima nwanne ya nwanyi bụ Sarra,bukwa onye meruru ahụ,!-->…
Prezidenti Buhari etoola Ban Ki-Moon
Prezidenti Muhammadu Buhari ekwuputala obi ụtọ ya nye onye jibu ọkwa dika ode akwụkwọ-ukwu nke otu gikọrọ mba ụwa akpọrọ United Nations bụ, Ban Ki-Moon maka mbọ ọgbara na agamn’ihu,ọnọdụ akụlụba nakwa nmepe obodo anyi.
Onyeisiala bụ!-->!-->!-->…
UEFA enyela iwu ka emechi ama egwuriegwu ndi Atletico maka asompi hana ndi Man City 
Oto UEFA nọrọ n’ụbọchi ụka si ka emechigodu ama egwuriegwu ndi Atletico Madrid’s Wanda Metropolitano Stadium maka asọmpi Champions League quarter-final agba nke abụọ ya hana ndi egwu Manchester City na ụbọchi Wednesde maka akparam!-->…
Liverpool na Manchester City agbala onyelawa onyelawa n’ama egwuriegwu Etihad
Otu egwu Manchester City ka ji otu akara point aga ndi Liverpool na Premier League table dika ha gbara onyelawa onyelawa na ama egwuriegwu Etihad n’ụbọchi uka site na inye onwe ha goolu abụọ abụọ.
Man City nyere goolu nke mbu na nkeji!-->!-->!-->…
EU machibidoro ọtụtụ ndị nnọchi anya na-arụ ọrụ na brussels.
European Union (EU) ekwupụtala ọtụtụ ndị nnọchi anya mba Rọshịa na-arụ ọrụ na Brussels persona non grata ma nye ha iwu ka ha pụọ na mba Belgium.
Onye isi amụma mba ofesi otu ahụ, Josep Borrell kwuru, sị, “Taa, ekpebiri m ịhọpụta!-->!-->!-->!-->!-->…
Onuachu nele anya goolu nke iri abụọ
Onuachu nyere goolu atọ na otu asọmpi egwu bọọlu ha ji merie,iji mere onwe ya aha.
Ndi Smurfs, dika esi akpọ ha,etozughi oke na afọ gara aga dika ha gbara ndi nke asatọ mere eji chụpụ ha na iko Beker Van Belgie,nke Belgium’s cup.
!-->!-->!-->!-->!-->…
Ghana gbapụrụ Naịjirịa n’iko mba ụwa afọ 2022 
Ghana na Naịjirịa gbara nhatanha site n'inye onwe ha otu goolu otu goolu.
Mana Ghana tozuru iso gbaa asọmpi Qatar 2022 n'ihi na ha nyere goolu n'Abuja mana Naịjirịa enyeteghị goolu oge ha gara Kumasi n'ụbọchị Fraịde,abali iri abuo na!-->!-->!-->…
Itozu oke iko mba uwa: mba Ghana na Naijiria agbala onyelawa onyelawa na Kumasi
Otu egwu Super Eagles nke ala Naijiria hagara ga zute ndi ogbo ha nke mba Ghana n,ama egwuriegwu Baba Yara nke di n Kumasi n’abali ubochi Satoodee,na asompi ntozu oke iko mba uwa.
Ndi out egwu abuo a enweghi ndi nyenwuru ibe goolu,nkea!-->!-->!-->…
Etu ikpe Nnamdi Kanu si aga n’ụlọikpe
Ụlọikpe Ukwu dị n'Umụahịa, Abia steeti ehighaarịela banyere nnwụchi a nwuchiri Nnamdi Kanu na mba Kenya nke ndị ọkaiwu ya gbara gọọmentị Naijiria gaa abalị iri abuo na asaa ọnwa Eprel afọ 2022.
Nkea bụ dịka akwụkwọ ozi Aloy Ejimakọr!-->!-->!-->…