Take a fresh look at your lifestyle.

Oke ide mmiri egbuola ọtụtụ mmadu n’mba Philippine

0 892

Ndi n’ekwuru mba Philippine emela ka amata na ihe kariri mmadu iri ise na asato anwụọla dika mbuze na oke ide mmiri wakpuru mpaghara eastern nakwa southern coasts nke mba a.Nkea mere n’ụbọchi ụka,oke ifufe ruru 65 kilometres (40 miles)otu awa ma kpochapu ihe ruru 80 kph (49 mph). Megi bu nke mbụ dakwasiri archipelago n’afọ,bụ ndi n’ahụta ọnọdụ di etua ugboro iri abụọ kwa afọ. Na mpaghara owuwanyanwu nke Leyte ka enwetara ozu mmadu iri abụọ na abụọ dika mbuze lichara ha n’ala, onyeisi ndi uwe ojii na Baybay city bụ, Joemen Collado,kwuru ya.

Ụlọ ọrụ national disaster agency, kwuru na mmadu atọ nwụrụ n’mpaghara southern Davao region,ebe aka na eleba anya n’ọdachiea. ’’Enwere mbuze na obodo ma oke ide mmiri kpochapuru ha,’’ Collado kwuru, mana ana agba mbọ ka ọdi ugbua izoputa ndi mmadu ebe mmadeu isii ka akana achọ achọ.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *