Browsing Category
Mba ụwa
Ọrịa Covid-19 nwereike ịselite isi ọzọ – NCDC
Ngalaba na-aluso ọrịa ọgụ na Naijirịa bụ NCDC ekwuola na Naijirịa nwereike ịbanye agba nke ise mfesa ọrịa covid-19 dịka ahụtara ya n’ahụ mmadụ otu puku narị atọ na iri atọ na abụọ n’ime otu izuụka.
N'otu aka ahụ ka ngalaba WHO na-ekwu na…
European Union na-achọ ibido ịzụta gasị n’aka Naijirịa.
Nke a bụ atụmatụ ha chọrọ iji chekwa onwe ha dịka ha na-atụanya na mba Rọshịa nwereike ịkwụsị iresị ha gasị.
Ọ bụ Mathew Baldwin bụ onyeisi otu European Commission maka mmanụ agbidi kwuru ya n'ụbọchị satọde.
Baldwin nọ Naijirịa were kwuo…
Pope Francis atụọla ụkwụ na mba Canada n’ihe ọ kpọrọ “njem ịrọ mgbaghara”.
Nke a na-abịa dịka nnyocha gosiri na ndị ụkọchukwu nakwa ndị nkuzi ụka Katọlik mere ọtụtụ mpụ na mba ahụ megide ọtụtụ ụmụ ntakịrị ọtụtụ afọ gara aga.
Malite n'afọ 1881 ruo 1996 ihe karịrị ụmụaka 150,000 gabigara mmekpa ahụ n'aka ndị…
Nwaanyị isiojii nweterela ‘Comercial Pilot License’ n’mba US
Miracle Izuchukwu bụ nwada si Ogidi, nke Steeti Anambra,mpaghara owyuwanyanwu ala Naịjirịa, batara mba Amerịka ịbịa gụọ akwụkwọ ka ọ bụrụ nọọrụ. Ọ sị na ọ bụ ọrụ nne ya gwara ya ọ ga-arụ n'Amerịka iji bụrụ mmadụ. Mana dịka ọ gara nwalee…
WHO dọrọ aka ná ntị megide iji ọgwụ abụọ eme ihe maka COVID-19 na-adịghị njọ.
COVID-19 na-adịghị njọ.
Ndị Naijiria nọchitere anya na WAFCON 2022 Otu ogbo iri na otu kacha mma.
CAF wepụtara kacha mma iri na otu nke asọmpi iko mba Afrịka ụmụnwaanyị nke afọ 2022.
Onye isi ala Sri Lanka kwadoro arụkwaghịm.
Gotabaya Rajapaksa ekwenyela na ọ ga-agba arụkwaghịm; ụlọ ọrụ praịm minista kwuru.
Ụlọakụ ụwa anabatala mbinye ego maka mbubata ọka na Tunisia.
Ụlọ akụ mba ụwa akwadola ego mbinye maka mbubata ọka.
Iju mmiri Sydney: Ọtụtụ puku ka gwara ka ha pụọ.
ọtụtụ puku mmadụ ka ha kwapụ n'ụlọ ha n'ihi oke mmiri ozuzo.
Hajj 2022: Saudi Arabia agbatịla oge ikike ịbata maka Naijiria.
Hajj 2022: Saudi Arabia agbatịla oge ikike ịbata maka Naijiria.
Ụlọ ọrụ Saudi Arabian General Authority for Civil Aviation, GACA, akwadola ịgbatị ikike ịbata maka ndị njem Hajj nke Naijiria n'okpuru nduzi nke National Hajj…