Browsing Category
Mba ụwa
.Briten bu ụzọ bute Ukraine na ngwa ọgụ dị ogologo nke ụgbọ mmiri.
.Briten bu ụzọ bute Ukraine na ngwa ọgụ dị ogologo nke ụgbọ mmiri.
Iko Mbaụwa: Otu egwu Flying Eagles na ndị isi ha na-aga Argentina
Ndị na-egwu egwuregwu na ndị isi ndị otu egwuregwu bọọlụ Naijiria nke U20, Flying Eagles, ahapụla obodo ahụ gaa Argentina maka asọmpi iko mba ụwa nke 2023 FIFA U-20.…
Etu Prince Harry si laa n’egbughị oge n’emume ichieze nna ya
Prince Harry gara emume ichieze nnaya naanị ya, nwunye ya bụ Meghan Markle esoghi ya gaa
Prince Harry, nwa nwoke nke abụọ nke Eze Charles III, bịara emume ichieze nna ya n'ụbọchị Satọdee, ma laghachikwa mba Amerịka n'otu ụbọchị ahụ…
Ụlọikpe UK nwụchiri Ekweremadu, nwunye maka ịzụ ahịa anụ ahụ mmadu.
Ụlọikpe UK nwụchiri Ekweremadu, nwunye maka ịzụ ahịa anụ ahụ mmadu.
Onyeisiala Buhari ga-aga emume ichi eze King Charles
Onyeisiala Naijiria bu, Muhammadu Buhari ga-apụ na London, United Kingdom ma emechaa taa bu, Wenezde,abali ato nke onwa Mee, isonyere ndị isi ụwa ndị ọzọ a kpọrọ òkù ịbịa ochichi nke Charles III na nwunye ya, Camilla, dị ka Eze Ukwu ya na…
Peter Obi akọwaala ihe mere ya n’ọdọụgbọelu mba Briten n’oge gara aga
Onye zọrọ ọkwa onyeisiala Naịjirịa na ntuliaka 2023 n'otu Labour Party, bụ Peter Obi, akọwaala ihe mere oge ọ gara njem na mba Briten n'ọdị nso a dịka akụkọ kwuru na ndị ọrụ nchekwa jichiri ya nwa.
Akụkọ ahụ wuru ewu ihe dịka izuụka abụọ…
Mmadụ iri na otu nwụrụ ka ụgbọ mmiri kpuru na Indonesia.
Mmadụ iri na otu nwụrụ ka ụgbọ mmiri kpuru na Indonesia.
Prezidenti Buhari kwara onye nnọchi anya Vietnam ka ola nke ọma
Onye isi ala Muhammadu Buhari na Tọzdee kelere onye nnọchianya nke Socialist Republic of Vietnam, Luong Quoc Thinh na State House, Abuja.
"Ekele kacha mma maka ọrụ ọzọ. N'ime njem nlegharị anya gị nke afọ atọ ebe a, anyị ebikọla ọnụ.…
Etu e siri chọrọ iji ogbunigwe anwụrụ wakpoo onyeisiala mba Japan
Otu onye tụrụ ogbunigwe anwụrụ iji wakpoo onyeisiala mba Japan bụ Fumio Kishida.
Ọ bụ dịka Kishida chọrọ inye mgbasaozi n'ụbọchị satọde ka otu onye tụrụ ya bụ ogbunigwe anwụrụ.
Enweghị onye merụrụ ahụ ma e jidekwara onye tụrụ ya bụ…