Browsing Category
Omenala
Etu e si tọrọ ndị sịsta ụka Katọlịk anọ n’ụzọ Umulolo, Okigwe
Nsonso a, ndị isi ụka Kraịsti na-adanyezị na ọtụtụ ntọrọ n'akụkụ Naịjirịa dị iche iche.
Akụkọ ntọrọ ọzọ esila n’akụkụ okporoụzọ Okigwe gawa Enugu pụta taa bụ abali iri abuo na otu nke ọnwa Ọgọstụ, 2022.
Akụkọ a na-ekwu na a tọọrọ ndị…
Ndị ntọrọbịa na-alaghachizi n’omenala ugbua – Olu nke Warri
Peter Obi bụbu gọvanọ Anambra steeti ji ọkọlọtọ Labour Party azọ ọkwa Onyeisiala Naịjirịa gara njem nleta ya na Ọgọst 2022 ka ọchịchị Olu mere otu afọ
Olu of Warri: Ndị ntọrọbịa Naijiria na-alaghachizi n'omenala ugbua
Olu nke Warri bụ…
OMENALA NA EWUMEWU IGBO:Mmekorita di n’etiti ndiichie na ndi nọọ ndu.
Mmekorita di n’etiti ndiichie na ndi nọọ ndu.
Kedụ onye bụ Mercy Chinwo?
Mercy Chinwo,bu onye eji igụụ egwu mara na-achaba mmadụ anya
Mercy Chinwo bụ onye na-eti egwu ụka na Naịjirịa ama ama.
N'ajụjụ ọnụ a gbara ya n'afọ 2012 mgbe o meriri nturugo "Nigerian Idol", Chinwo kwuputere ihe ndị a maka onwe ya.…
Lee ụfọdụ aha ndị Igbo na-aza oge gboo
Okoroafọ, Okereke, Okoronkwọ na Okoorie bụ aha ụmụ nwoke
Akuagwu - Akụ na anaghị agwụ agwụ
Ahamefule - Nke a pụtara na agaghị echefu onye ahụ maọbụ na ama ya agaghị echi.
Anurunkem - Aha a na-ajụ ma enwere onye mara ihe ọ gabigara…
Ụzọ anọ mwakpo ndị uweojii n’Ọwụwa Anyanwụ si emetụta ndi mmadu
Mwakpo ụlọọrụ ndị uweojii, ndị uweojii nakwa ndị ọrụ nchekwa ndị ọzọ abụghịzị akụkọ ọhụrụ n’Ọwụwa Anyanwụ Naịjirịa nakwa mpaghara ndị ọzọ.
Ihe a na-emekwa n'akụkụ Naịjirịa dị icheiche na-emetụta ndụ ndị mmadụ n’ọtụtụ ụzọ.
Lee ihe ị…
Ihe Gọvanọ Uzodimma sị bụ ọrụ ndị Ebubeagu n’Steeti Imo
Gọvanọ Imo Steetị bụ Hope Uzodimma ekwuola ụfọdụ ọrụ ndị otu nchekwa Ebubeagu nke steetị ya na-arụ.
O kwuru nke a mgbe ọ na-aza ajụjụ n’ụlọọrụ ntaakụkọ Channels TV na mgbe ụbọchị Tuzde.
Uzodimma sị na ọrụ ndị Ebubeagu na-arụ bụ ịbanye…
Gịnị dị n’ime akwụkwọ Salman Rushdie dere na-ese okwu?
Salman Rushdie, onye dere akwụkwọ ‘Satanic Verses’ nke nọbụ n’ọnọdụ ọ-dị-ndụ-ọnwụ-ka-mma ekwuwela okwu, ebe dịka ndị dọkịta wepụrụla igwe e ji eku ume akwụnyere ya kemgbe a wakporo ya ụbọchị Fraide..
Nwoke a kpọrọ Hadi Matar Rushie ebe…