Browsing Category
Egwuriegwu
Seria A: Osimhen agbajila ndekọ dịka onye kacha nye gọọlụ
Victor Osimhen emela akụkọ ihe mere eme dịka onye Afrịka mbụ nwetara okpueze onye kacha nye goolu na Serie A.
Osimhen bụkwa onye ọkpụkpọ mbụ jikọtara nke ahụ na Scudetto kemgbe 2009.
Onye iro ya kacha nso, Lautaro Martinez, gbara…
Onyeisi FIFA Ekeleela Pinnick Maka Ihe Nrite OFR Awards
Onye isi oche FIFA, Gianni Infantino, kelere Amaju Pinnick, onye bụbu onye isi oche, Nigeria Football Federation, maka inye ya Officer of the Order of the Federal Republic site n'aka onye isi ala mbụ, Muhammadu Buhari.
Buhari nwere tupu…
Sherif Onye Egypt Agbariala Itute Ugo Ndị Ọzọ Na French Open.
Mayar Sherif nke Egypt agbaala mbọ ituru ugo ọzọ na French Open ka o rutesịrị ogo quarter final na Madrid Open n'ọnwa a.
Onye Ijipt ahụ gbadara onye aka mgba ya, Madison Brengle 6-3 6-1 na Opening Round na Sọnde.
Nwanyị ahụ dị afọ 27…
Shaibu Philip Osote Gọvanọ Steeti Edo ga-agba ọsọ egwuregwu.
Shaibu Philip Osote Gọvanọ Steeti Edo ga-agba ọsọ egwuregwu.
Clement Nwankpa Jr.:Onye Nta Akụkọ Egwuregwu Ewepụtala Akwụkwọ
Clement Nwankpa Jr.:Onye Nta Akụkọ Egwuregwu Ewepụtala Akwụkwọ .
Volkanovski Na-atụ Anya Asọmpi Adesanya Na Pereira Ọzọkwa.
Alexander Volkanovski kwenyere na Israel Adesanya na Alex Pereira ga-asọ mpi megide onwe ha ọzọ n'ọdịnihu.
N'ime oge asọmpi egwuregwu ha, Israel Adesanya na Alex Pereira alụsogo onwe ha ọgụ ugboro anọ. Asọmpi abụọ nke mbụ bịara na ịkụ…
Lee ụmụ Naịjirịa iri ọzọ aha ha dị na ‘Guiness World Record’
Dịka akụkọ maka nwaada Hilda Effiong Bassey wuru ewu n'izuụka gara aga maka etu o si sie nri ihe ruru awa otu nari na-akwụsịghị akwụsị, ọtụtụ ụmụ Naịjirịa amaghị na e nwekwara ụfọdụ ụmụ Naịjirịa mekwara ihe tụrụ ụwa n'anya ma tinyekwa aha…
Ihe dị ka mmadụ iri na abụọ anwụọla na ama egwuregwu.
Ihe dị ka mmadụ iri na abụọ anwụọla na ama egwuregwu.
Ndị Flying Eagles nke Nigeria malitere ọmarịcha mmalite na asọmpi Iko Mbaụwa nke U20.
Ndị Flying Eagles nke Nigeria malitere ọmarịcha mmalite na asọmpi Iko Mbaụwa nke U20.